2 Samuel 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid wee jide otu puku na narị mmadụ asaa ya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku mmadụ abụọ bụ́ ndị ji ụkwụ aga;+ Devid wee see+ ịnyịnya ụgbọala+ niile ha akwara, ma ọ hapụrụ otu narị ịnyịnya ụgbọala n’ime ha.
4 Devid wee jide otu puku na narị mmadụ asaa ya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku mmadụ abụọ bụ́ ndị ji ụkwụ aga;+ Devid wee see+ ịnyịnya ụgbọala+ niile ha akwara, ma ọ hapụrụ otu narị ịnyịnya ụgbọala n’ime ha.