Diuterọnọmi 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’ Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+ Abụ Ọma 33:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ịtụkwasị obi n’ịnyịnya agaghị eme ka a zọpụta mmadụ.*+ Ọ bụghị nnukwu ike ya ga-eme ka mmadụ gbalaga.
16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’
7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+
17 Ịtụkwasị obi n’ịnyịnya agaghị eme ka a zọpụta mmadụ.*+ Ọ bụghị nnukwu ike ya ga-eme ka mmadụ gbalaga.