1 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+
15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+