1 Ihe E Mere 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid na Izrel dum wee gbagoo Beala+ ruo Kiriat-jierim, nke Juda, iji si n’ebe ahụ bugote igbe ezi Chineke, bụ́ Jehova, onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ bụ́ nke a kpọkwasịrị aha ya. 1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+ 2 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+
6 Devid na Izrel dum wee gbagoo Beala+ ruo Kiriat-jierim, nke Juda, iji si n’ebe ahụ bugote igbe ezi Chineke, bụ́ Jehova, onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ bụ́ nke a kpọkwasịrị aha ya.
16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+
4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+