Ọpụpụ 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+ Levitikọs 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa ahụ nwaanyị Izrel mụrụ malitere ikwulu aha+ Chineke na ịkọcha ya.+ Ha wee kpọta ya n’ihu Mozis.+ Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibraị, onye si n’ebo Dan. Aịzaya 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+
3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+
11 Nwa ahụ nwaanyị Izrel mụrụ malitere ikwulu aha+ Chineke na ịkọcha ya.+ Ha wee kpọta ya n’ihu Mozis.+ Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibraị, onye si n’ebo Dan.
8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+