16 Mgbe Herọd hụrụ na ndị ahụ na-agụ kpakpando aghọgbuwo ya, o were oké iwe. O wee zipụ ozi ma mee ka e gbuo ụmụaka niile bụ́ ndị nwoke na Betlehem na ógbè niile gbara ya gburugburu, malite ná ndị gbara afọ abụọ gbadaa, dị ka oge ahụ ọ jụtara nke ọma n’ọnụ ndị ahụ na-agụ kpakpando si dị.+