Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+ Abụ Ákwá 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Bilie! Tie mkpu n’abalị ná mmalite nche ụtụtụ.+Wụpụ ihe dị gị n’obi dị ka mmiri+ n’ihu+ Jehova.Gbasapụrụ ya ọbụ aka gị+ n’ihi mkpụrụ obi ụmụ gị,Bụ́ ndị na-ada mbà n’ihi ụnwụ dị n’isi okporo ámá niile.+ Abụ Ákwá 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+
22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+
19 Bilie! Tie mkpu n’abalị ná mmalite nche ụtụtụ.+Wụpụ ihe dị gị n’obi dị ka mmiri+ n’ihu+ Jehova.Gbasapụrụ ya ọbụ aka gị+ n’ihi mkpụrụ obi ụmụ gị,Bụ́ ndị na-ada mbà n’ihi ụnwụ dị n’isi okporo ámá niile.+
4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+