Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ha mere. A ga-eji mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbukwa ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị.+
22 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ha mere. A ga-eji mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbukwa ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị.+