Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+
22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+