Jeremaya 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, nyefee ụmụ ha n’aka ụnwụ,+ nyefeekwa ha n’aka mma agha;+ ka ndị nwunye ha ghọọ ụmụ nwaanyị gba aka ụmụ na ndị inyom di ha nwụrụ.+ Ka ajọ ọrịa gbuo ndị ikom ha, ka mma agha gbuokwa ụmụ okorobịa ha n’agha.+
21 Ya mere, nyefee ụmụ ha n’aka ụnwụ,+ nyefeekwa ha n’aka mma agha;+ ka ndị nwunye ha ghọọ ụmụ nwaanyị gba aka ụmụ na ndị inyom di ha nwụrụ.+ Ka ajọ ọrịa gbuo ndị ikom ha, ka mma agha gbuokwa ụmụ okorobịa ha n’agha.+