Jeremaya 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gị onwe gị maara m nke ọma;+ ị na-ahụ m, i nyochawokwa obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha dị ka atụrụ a ga-egbu egbu,+ debe ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.
3 Jehova, gị onwe gị maara m nke ọma;+ ị na-ahụ m, i nyochawokwa obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha dị ka atụrụ a ga-egbu egbu,+ debe ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.