Abụ Ọma 109:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ụmụ ya bụrụ ndị na-awagharị awagharị;+Ha ga na-arịọkwa arịrịọ,Ha ga-esikwa n’ebe tọgbọrọ n’efu ha bi na-aga achọgharị ihe oriri.+ Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+
10 Ka ụmụ ya bụrụ ndị na-awagharị awagharị;+Ha ga na-arịọkwa arịrịọ,Ha ga-esikwa n’ebe tọgbọrọ n’efu ha bi na-aga achọgharị ihe oriri.+
22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+