1 Samuel 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hana wee zaa, sị: “Ee e, onyenwe m! Abụ m nwaanyị ihe na-esogbu na mmụọ; ọ dịghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu m ṅụrụ, kama m na-awụpụ mkpụrụ obi m dị ka mmiri n’ihu Jehova.+ Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila. Abụ Ọma 142:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M nọ na-awụpụ nchegbu m n’ihu ya dị ka mmiri.+M nọ na-akọ nhụjuanya m n’ihu ya,+
15 Hana wee zaa, sị: “Ee e, onyenwe m! Abụ m nwaanyị ihe na-esogbu na mmụọ; ọ dịghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu m ṅụrụ, kama m na-awụpụ mkpụrụ obi m dị ka mmiri n’ihu Jehova.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila.