Abụ Ọma 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila. Ilu 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-atụ egwu Jehova na-enwe ezi obi ike na ya,+ ụmụ ya ga-enwekwa ebe mgbaba.+