Aịzaya 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+
10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+