1 Samuel 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wute Devid nke ukwuu,+ n’ihi na ndị ahụ sịrị ka a tụọ ya nkume;+ n’ihi na ọ na-ewute ha niile ná mkpụrụ obi,+ onye nke ọ bụla n’ihi ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom. Devid wee jiri Jehova bụ́ Chineke ya na-eme onwe ya ka ọ dị ike.+ Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+
6 O wee wute Devid nke ukwuu,+ n’ihi na ndị ahụ sịrị ka a tụọ ya nkume;+ n’ihi na ọ na-ewute ha niile ná mkpụrụ obi,+ onye nke ọ bụla n’ihi ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom. Devid wee jiri Jehova bụ́ Chineke ya na-eme onwe ya ka ọ dị ike.+
7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+