1 Ndị Eze 8:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee ruo na ozugbo Sọlọmọn kpekusịrị Jehova ekpere a dum, rịọkwa arịrịọ ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, bụ́ ebe o gburu ikpere+ n’ala gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe,+ bilie;
54 O wee ruo na ozugbo Sọlọmọn kpekusịrị Jehova ekpere a dum, rịọkwa arịrịọ ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, bụ́ ebe o gburu ikpere+ n’ala gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe,+ bilie;