Diuterọnọmi 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+ Jeremaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+ Jeremaya 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị mere gị na ndị gị ga-eji bụrụ ndị mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ ga-egbu dị ka Jehova gwara mba na-ejereghị eze Babịlọn ozi? Abụ Ákwá 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+
25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+
9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+
13 Gịnị mere gị na ndị gị ga-eji bụrụ ndị mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ ga-egbu dị ka Jehova gwara mba na-ejereghị eze Babịlọn ozi?
20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+