Jeremaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+
9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+