Jenesis 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 e mesịa, ha kpọọrọ ya tụba n’olulu mmiri ahụ.+ N’oge ahụ, ọ dịghị ihe dị n’olulu ahụ; mmiri adịghị ya. Abụ Ọma 109:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+ Abụ Ákwá 3:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ha alawo ndụ m n’iyi n’ime olulu,+ ha nọkwa na-atụ m nkume.
24 e mesịa, ha kpọọrọ ya tụba n’olulu mmiri ahụ.+ N’oge ahụ, ọ dịghị ihe dị n’olulu ahụ; mmiri adịghị ya.
5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+