Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma;+Ha nọ na-eguzogide m n’ihi na m na-achụso ihe ọma.+ Ilu 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọma,+ ihe ọjọọ agaghị apụ n’ụlọ ya.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+