21 Ma Devid kwuru, sị: “Ọ bụ nnọọ n’efu ka m chebere ihe niile nwoke a nwere n’ala ịkpa, ọ dịghịkwa otu n’ime ihe niile o nwere nke furu efu,+ n’agbanyeghị nke ahụ, o ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma.+
20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+