1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ Abụ Ọma 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Na-eme ka mkpụrụ obi m gbara aka.+ Abụ Ọma 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma;+Ha nọ na-eguzogide m n’ihi na m na-achụso ihe ọma.+ Abụ Ọma 109:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+ Ilu 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọma,+ ihe ọjọọ agaghị apụ n’ụlọ ya.+
10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+
5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+