Abụ Ọma 55:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+
12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+