2 Samuel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, mma agha+ agaghị apụ apụ n’ụlọ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na i ledara m anya wee kpọrọ nwunye Yuraya onye Het ka ọ bụrụ nwunye gị.’ 2 Samuel 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụnwụ+ wee daa n’ụbọchị Devid ruo afọ atọ, site n’afọ ruo n’afọ; Devid wee jụọ Jehova ase. Jehova wee sị: “Ikpe ọbara mara Sọl na ụlọ ya, n’ihi na o gburu ndị Gibiọn.”+ Matiu 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee wụsa mkpụrụ ego ọlaọcha ndị ahụ n’ụlọ nsọ ma pụọ, gaa kwụgbuo onwe ya.+
10 Ugbu a, mma agha+ agaghị apụ apụ n’ụlọ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na i ledara m anya wee kpọrọ nwunye Yuraya onye Het ka ọ bụrụ nwunye gị.’
21 Ụnwụ+ wee daa n’ụbọchị Devid ruo afọ atọ, site n’afọ ruo n’afọ; Devid wee jụọ Jehova ase. Jehova wee sị: “Ikpe ọbara mara Sọl na ụlọ ya, n’ihi na o gburu ndị Gibiọn.”+