1 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ezie, ònye bụ mmadụ nke ga-emerụ unu ahụ́ ma ọ bụrụ na unu aghọọ ndị na-anụ ọkụ n’obi maka ezi ihe?+ 1 Jọn 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụghị dị ka Ken, onye sitere n’ajọ onye ahụ wee gbuo+ nwanne ya. Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ n’ihi na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya ziri ezi.+
13 N’ezie, ònye bụ mmadụ nke ga-emerụ unu ahụ́ ma ọ bụrụ na unu aghọọ ndị na-anụ ọkụ n’obi maka ezi ihe?+
12 ọ bụghị dị ka Ken, onye sitere n’ajọ onye ahụ wee gbuo+ nwanne ya. Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ n’ihi na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya ziri ezi.+