1 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’eziokwu, ònye ga-emerụ unu ahụ́ ma unu jiri obi unu niile na-eme ihe dị mma?+