Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 57:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila. Ekliziastis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.
8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+