1 Samuel 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anụrụ m na i nwere ndị na-akpacha ajị anụ. Anyị na ndị na-azụrụ gị atụrụ nọrọ.+ Anyị enyeghị ha nsogbu,+ ọ dịghịkwa ihe ha ọ bụla furu efu n’ụbọchị niile ha nọrọ n’obodo Kamel.
7 Anụrụ m na i nwere ndị na-akpacha ajị anụ. Anyị na ndị na-azụrụ gị atụrụ nọrọ.+ Anyị enyeghị ha nsogbu,+ ọ dịghịkwa ihe ha ọ bụla furu efu n’ụbọchị niile ha nọrọ n’obodo Kamel.