15 Ndị ikom ahụ mesoro anyị mmeso ọma, ha enyeghịkwa anyị nsogbu, ọ dịghịkwa otu mkpụrụ ihe funahụrụ anyị n’ụbọchị niile anyị na ha jegharịrị mgbe anyị nọ n’ọhịa.+
14 Ndị agha na-ajụkwa ya, sị: “Gịnịkwa ka anyị ga-eme?” Ọ na-asịkwa ha: “Unu awakpola onye ọ bụla ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo+ ụgha, kama ka ihe a na-enye unu ju unu afọ.”+