Ọpụpụ 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+ Ọpụpụ 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Mee ka okwu ụgha dị anya n’ebe ị nọ.+ Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.+ Levitikọs 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Unu ezula ohi,+ unu aghọla aghụghọ,+ unu emesola mmadụ ibe unu ihe n’ụzọ aghụghọ.+ Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+
23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+
7 “Mee ka okwu ụgha dị anya n’ebe ị nọ.+ Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+