2 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ wee ghọgbuo+ mmadụ ibe ya n’ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ n’ihe e nyere ya ka o debe+ ma ọ bụ ya apụnara mmadụ ihe ma ọ bụ rigbuo mmadụ ibe ya,+
25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+