1 Ndị Eze 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị ya: “Mụ onwe m bụkwa onye amụma dị ka gị, otu mmụọ ozi+ gwakwara m okwu dị ka Jehova gwara ya, sị, ‘Mee ka o soro gị lọghachi n’ụlọ gị ka o wee rie nri ma ṅụọ mmiri.’” (Ọ ghọgburu ya.)+ Jeremaya 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+
18 O wee sị ya: “Mụ onwe m bụkwa onye amụma dị ka gị, otu mmụọ ozi+ gwakwara m okwu dị ka Jehova gwara ya, sị, ‘Mee ka o soro gị lọghachi n’ụlọ gị ka o wee rie nri ma ṅụọ mmiri.’” (Ọ ghọgburu ya.)+
5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+