14 Ndị agha na-ajụkwa ya, sị: “Gịnịkwa ka anyị ga-eme?” Ọ na-asịkwa ha: “Unu awakpola onye ọ bụla ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo+ ụgha, kama ka ihe a na-enye unu ju unu afọ.”+
25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+