15 Onye ọ bụla nke na-ekwu na onye ajọ omume bụ onye ezi omume+ nakwa onye ọ bụla nke na-ekwu na onye ezi omume bụ onye ajọ omume+—ọbụna ha abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova.+
18 N’ihi na e si n’eluigwe na-ekpughe ọnụma Chineke+ megide asọpụrụghị Chineke na ajọ omume+ niile nke ndị na-ekpuchi eziokwu+ ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi,+