Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+ Abụ Ọma 69:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+
16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+
2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+