Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+ Luk 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+
4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+
29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+