Matiu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee na-eme ndị mmadụ baptizim n’Osimiri Jọdan,+ ha wee na-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha. Luk 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọbụna ndị ọnaụtụ bịara ka e mee ha baptizim, ha wee sị ya: “Onye Ozizi, gịnị ka anyị ga-eme?”+