Matiu 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume,+ ma unu ekwereghị ya.+ Otú ọ dị, ndị ọnaụtụ na ụmụ nwaanyị akwụna kweere ya,+ ma unu onwe unu, ọ bụ ezie na unu hụrụ nke a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya. Luk 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+
32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume,+ ma unu ekwereghị ya.+ Otú ọ dị, ndị ọnaụtụ na ụmụ nwaanyị akwụna kweere ya,+ ma unu onwe unu, ọ bụ ezie na unu hụrụ nke a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.
29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+