Mak 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe e mesịrị, Ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl n’ụlọ ya, ọtụtụ ndị ọnaụtụ+ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ ala na-eri ihe, n’ihi na ha dị ọtụtụ, ha wee malite iso ya.+ Luk 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọbụna ndị ọnaụtụ bịara ka e mee ha baptizim, ha wee sị ya: “Onye Ozizi, gịnị ka anyị ga-eme?”+ Luk 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+
15 Mgbe e mesịrị, Ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl n’ụlọ ya, ọtụtụ ndị ọnaụtụ+ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ ala na-eri ihe, n’ihi na ha dị ọtụtụ, ha wee malite iso ya.+
29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+