Matiu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe. Luk 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Livaị mekwaara ya oké oriri n’ụlọ ya iji nabata ya; e nwekwara oké ìgwè ndị ọnaụtụ na ndị ọzọ bụ́ ndị ha na ha nọ na-eri nri.+
10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe.
29 Livaị mekwaara ya oké oriri n’ụlọ ya iji nabata ya; e nwekwara oké ìgwè ndị ọnaụtụ na ndị ọzọ bụ́ ndị ha na ha nọ na-eri nri.+