Matiu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe. Mak 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe e mesịrị, Ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl n’ụlọ ya, ọtụtụ ndị ọnaụtụ+ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ ala na-eri ihe, n’ihi na ha dị ọtụtụ, ha wee malite iso ya.+ Luk 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị ọnaụtụ+ niile na ndị mmehie+ nọ na-abịakwute ya ka ha nụrụ okwu ya.
10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe.
15 Mgbe e mesịrị, Ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl n’ụlọ ya, ọtụtụ ndị ọnaụtụ+ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ ala na-eri ihe, n’ihi na ha dị ọtụtụ, ha wee malite iso ya.+