Ezra 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezra wee bilie n’ụlọ ezi Chineke gaa n’ụlọ iri+ ihe nke Jehohenan nwa Elayashib. Ọ bụ ezie na ọ gara ebe ahụ, o righị ihe ọ bụla,+ ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla, n’ihi na ọ na-eru uju+ maka ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị ahụ a dọọrọ n’agha.
6 Ezra wee bilie n’ụlọ ezi Chineke gaa n’ụlọ iri+ ihe nke Jehohenan nwa Elayashib. Ọ bụ ezie na ọ gara ebe ahụ, o righị ihe ọ bụla,+ ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla, n’ihi na ọ na-eru uju+ maka ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị ahụ a dọọrọ n’agha.