Ezra 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha zukọtakwara n’ebe m nọ, onye ọ bụla nọ na-ama jijiji+ n’ihi okwu Chineke Izrel kwuru megide ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị a dọọrọ n’agha, ma m nọdụrụ ala kporopụ anya ruo mgbe a na-achụ àjà ọka* nke mgbede.+ Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
4 Ha zukọtakwara n’ebe m nọ, onye ọ bụla nọ na-ama jijiji+ n’ihi okwu Chineke Izrel kwuru megide ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị a dọọrọ n’agha, ma m nọdụrụ ala kporopụ anya ruo mgbe a na-achụ àjà ọka* nke mgbede.+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+