1 Samuel 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, Devid na ndị ikom ya jere Kaịla wee buso ndị Filistia agha, chịrịkwa anụ ụlọ ha laa, ma sụọ ha akwụ; o wee bụrụ Devid zọpụtara ndị bi na Kaịla.+ Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
5 Ya mere, Devid na ndị ikom ya jere Kaịla wee buso ndị Filistia agha, chịrịkwa anụ ụlọ ha laa, ma sụọ ha akwụ; o wee bụrụ Devid zọpụtara ndị bi na Kaịla.+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+