1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret. 1 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka oge na-aga, ha bịara kọọrọ Devid, sị: “Lee, ndị Filistia na-ebuso Kaịla+ agha, ha na-ebukọrọkwa ihe dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.”+
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.
23 Ka oge na-aga, ha bịara kọọrọ Devid, sị: “Lee, ndị Filistia na-ebuso Kaịla+ agha, ha na-ebukọrọkwa ihe dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.”+