1 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+ 2 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+ Job 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ezi omume na-anọgidesi ike n’ụzọ ya,+Onye aka ya dị ọcha+ na-enwewanyekwa ume.+
13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+
3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+