Jenesis 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ̀ bụ na ọ sịghị m, ‘Ọ bụ nwanne m nwaanyị’? ya onwe ya kwa—ọ̀ bụ na ọ sịghị m, ‘Ọ bụ nwanne m nwoke’? Ọ bụ n’obi ọcha m nakwa n’ịkwụwa aka m ọtọ ka m mere ihe a.”+ Abụ Ọma 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+ Abụ Ọma 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-akwọ aka m iji gosi na aka m dị ọcha,+Jehova, m ga-agakwa ebe ịchụàjà gị gburugburu,+
5 Ọ̀ bụ na ọ sịghị m, ‘Ọ bụ nwanne m nwaanyị’? ya onwe ya kwa—ọ̀ bụ na ọ sịghị m, ‘Ọ bụ nwanne m nwoke’? Ọ bụ n’obi ọcha m nakwa n’ịkwụwa aka m ọtọ ka m mere ihe a.”+
4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+