Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 165 Ndị hụrụ iwu gị n’anya nwere udo dị ukwuu,+Ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.+ Ilu 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-ezi gị ụzọ amamihe;+ m ga-eme ka i jee ije n’ụzọ ziri ezi.+