Abụ Ọma 118:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka Onye na-abịa n’aha Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi;+Anyị esiwo n’ụlọ Jehova gọzie unu.+ Matiu 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị malite ugbu a ruo mgbe unu ga-asị, ‘Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!”’+ Luk 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Lee! A hapụworo unu ụlọ unu.+ Ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị ruo mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzi na-adịrị onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova!’”+ Jọn 5:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Abịawo m n’aha Nna m,+ ma unu anabataghị m; ọ bụrụ na onye ọzọ abịa n’aha onwe ya, unu ga-anabata ya. Jọn 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”
39 N’ihi na ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị malite ugbu a ruo mgbe unu ga-asị, ‘Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!”’+
35 Lee! A hapụworo unu ụlọ unu.+ Ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị ruo mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzi na-adịrị onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova!’”+
43 Abịawo m n’aha Nna m,+ ma unu anabataghị m; ọ bụrụ na onye ọzọ abịa n’aha onwe ya, unu ga-anabata ya.
13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”